Gaa n'Isiokwu

Ihe Mmadụ Kweere na Otú E Si Efe Chineke

Okpukpe Religion

Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Nọ na Ya?

Mmadụ ò nwere ike ịna-ekpere Chineke n’onwe ya?

Ònye Bụ Onye Na-emegide Kraịst?

Ọ̀ ka ga-abịa abịa, ka ọ̀ bịala?

Gịnị Ka Ịdị Nsọ Pụtara?

Onye na-ezughị okè ọ̀ ga-adịli nsọ?

Ekpere

Chineke Ọ̀ Ga-enyere M Aka Ma M Kpee Ekpere?

Nsogbu anyị hà na-emetụ Chineke n’obi?

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?

Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.

Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?

Chọpụta ihe mere nsogbu gị ji emetụ Chineke n’obi.

Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?

Lee otú ikpe ekpere n’aha Jizọs si egosi na anyị na-akwanyere Chineke na Jizọs ùgwù.

M̀ Kwesịrị Ikpegara Ndị Sent Ekpere?

Lee ihe Baịbụl kwuru gbasara onye anyị kwesịrị ikpegara ekpere.

Olee Ihe Abụọ Na-eme Ka Chineke Ghara Ịza Ekpere Ụfọdụ?

Gụọ ihe a ka ị mata ụdị ekpere Chineke na-anaghị aza, na ụdị ndị Chineke na-anaghị aza ekpere ha.

Nzọpụta

Mmadụ Ịsị “Ekweere M na Jizọs” Ọ̀ Bụ Naanị Ya Ga-eme Ka A Zọpụta Ya?

Baịbụl kwuru na e nwere ndị kweere na Jizọs ma a gaghị azọpụta ha. Gịnị kpatara ya?

Gịnị Bụ Nzọpụta?

Gịnị ka mmadụ ga-eme ka a zọpụta ya? Gịnịkwa ka a na-azọpụta mmadụ n’aka ya?

Olee Otú Jizọs Si Azọpụta Anyị?

Olee ihe mere o ji dị anyị mkpa ka Jizọs na-arịọchitere anyị arịrịọ? Ọ̀ bụ onye kwerehaala na Jizọs azọpụta ya?

Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ?

Olee otú ọnwụ ya si abara anyị uru n’eziokwu?

Olee Otú Àjà Jizọs Chụrụ Si Bụrụ “Ihe Mgbapụta n’Ọnọdụ Ọtụtụ Mmadụ”?

Olee otú ihe mgbapụta ahụ si agbapụta ndị mmadụ n’aka mmehie?

Gịnị Bụ Baptizim?

Olee otú e kwesịrị isi eme mmadụ baptizim, oleekwa mgbe e kwesịrị ime ya? Baptizim ọ̀ na-asachapụ mmehie? Gịnị dị iche ná mmadụ ime baptizim na ime mmiri chukwu?

Gịnị Ka Ịmụ Mmadụ Ọzọ Pụtara?

À ga-amụ mmadụ ọzọ tupu ya abụrụ Onye Kraịst?

Mmehie na Mgbaghara Mmehie

Gịnị Bụ Mmehie Ahụ Adam na Iv Mere?

Adam na Iv nupụụrụ Chineke isi wee bufeere ụmụ ha mmehie, dị nnọọ ka nne na nna nwere ike isi bufeere nwa ha ọrịa.

Gịnị Bụ Mmehie?

È nwere mmehie ndị ka ibe ha njọ?

Gịnị Ka Ịgbaghara Mmadụ Pụtara?

Baịbụl kwuru ihe ise ga-enyere gị aka ịgbaghara mmadụ.

Chineke Ọ̀ Ga-agbaghara M?

Tụlee ihe Baịbụl kwuru gbasara ihe mmadụ ga-eme ka Chineke gbaghara ya.

Baịbụl Ò Nwere Ike Ime Ka Obi Ruo Ndị Obi Ha Na-ama Ikpe Ala?

Obi ịma gị ikpe gabiga ókè nwere ike ime ka ike ụwa gwụwa gị. Ma e nwere ihe atọ nwere ike inyere gị aka ka obi kwụsị ịna-ama gị ikpe.

Gịnị Bụ Mmehie Na-enweghị Mgbaghara?

Olee otú mmadụ ga-esi amata na ya emeela mmehie na-enweghị mgbaghara?

Gịnị Ka “Anya Laara Anya” Pụtara?

Iwu “anya laara anya” ò nyere onye ọ bụla ikike imegwara ihe e mere ya?

Ịṅụ Sịga Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ebe ọ bụ na a kpọtụghị ịṅụ sịga aha na Baịbụl, olee otú e nwere ike isi zaa ajụjụ a?

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe banyere ịgba chaa chaa. N’ihi ya, olee otú anyị ga-esi mata otú Chineke si ele ya anya?

Ihe Ndị A Na-eme n'Okpukpe

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ịkwụ Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri?

Ọdịiche dị n’ihe Baịbụl kwuru na ihe ndị mmadụ chere na Baịbụl kwuru nwere ike iju gị anya.

Ànyị Kwesịrị Iji Ihe Oyiyi Efe Chineke?

Ọ̀ ga-ewe Chineke iwe ma anyị jiri ihe oyiyi ma ọ bụ arụsị fee ya?

Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịna-edebe Ụbọchị Izu Ike?

Ọ bụrụ na iwu ejighị ha, gịnịzi mere Baịbụl ji kpọọ Ụbọchị Izu Ike ọgbụgba ndụ ebighị ebi?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ikwu Okwu n’Asụsụ Dị Iche Iche?

È ji ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche amata ezi Ndị Kraịst?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ibu Ọnụ?

Olee ihe mere ụfọdụ ndị biri ndụ n’oge a ka na-ede Baịbụl ji buo ọnụ? Ọ̀ bụ iwu na Ndị Kraịst ga na-ebu ọnụ?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Inye Ihe?

Olee ụdị inye ihe dị Chineke mma?

Olee Iwu Ndị Bụ́ Iwu Iri nke Chineke?

Olee ndị ka e nyere ya? À chọrọ ka ndi Kriast debe ha?