Gaa n'Isiokwu

KAADỊ AKỤKỌ BAỊBỤL

Fero (1513 T.O.N.K.)

Danloduo kaadị akụkọ Baịbụl a ma were ya mụọ banyere Fero eze Ijipt, bụ́ onye fooro ntụtụ taa na ọ gaghị ege Jehova ntị. Bipụta ya, chakapụta ya, pịajie ya abụọ ma dowe ya.