Gaa n'Isiokwu

Jekọb Bụ Onye Udo

Chọpụta otú Jekọb si mee ike ya niile ọtụtụ ugboro ka ya na ndị ọzọ nwee ike ịdị n’udo. Akụkọ a si na Jenesis 26:12-24; 27:41–28:5; 29:16-29; 31:36-55; 32:13-20; 33:1-11.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

IHE Ị GA-AMỤTA N’AKỤKỌ BAỊBỤL

Jekọb Eketa Ihe A Na-ekenye Ọkpara

Aịzik na Ribeka mụrụ ejima. Ha bụ Isọ na Jekọb. Isọ bụ nke mbụ, e kwesịrị inye ya ihe ruuru ọkpara. Gịnị mere o ji nye ya Jekọb n’ihi efere ofe?

IHE Ị GA-AMỤTA N’AKỤKỌ BAỊBỤL

Jekọb na Isọ Ekpezie

Olee otú mmụọ ozi si gọzie Jekọb? Olee otú Jekọb na Isọ si kpezie?