Gaa n'Isiokwu

“Nwee Obi Ike, Dị Ike, Meekwa Ihe.”

Ihe ga-enyere anyị aka ma nsogbu bịara anyị bụ ịtụkwasị Jehova obi. Ị ga-ahụ otú Devid si tụkwasị Jehova obi, meekwa ihe.

O si na 1 Ihe E Mere 28:1-20; 1 Samuel 16:1-23; 17:1-51

 

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

ỤLỌ NCHE

“Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”

Olee ihe nyeere Devid aka imeri Golayat? Olee ihe anyị ga-amụta n’akụkọ Devid?