Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2021

Fraịdee

Ihe omume Fraịdee si na Luk 17:5​—“Mee ka anyị nwekwuo okwukwe.”

Satọdee

Ihe omume mgbakọ Satọdee si na Jud 3—“Lụsie ọgụ ike maka okwukwe.”

Sọnde

Ihe omume mgbakọ Sọnde si na Matiu 21:21​—“Ọ bụrụ na unu nwere okwukwe . . . , ọ ga-eme.”

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ihe ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.