Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi

Onye kere anyị chọrọ ichebe na ịgọzi anyị.

Okwu Mmalite

Ọ bụ n’ihi na Chineke hụrụ anyị n’anya mere o ji akụziri anyị otú kacha mma anyị ga-esi ebi ndụ.

Olee Otú Anyị Si Ege Chineke Ntị?

Anyị kwesịrị ịma ihe anyị kwesịrị ime na onye ga-enyere anyị aka ime ya.

Ònye Bụ Ezi Chineke?

Anyị nwere ike ịmata aha ya na ụfọdụ àgwà ndị o nwere.

Olee Ụdị Ndụ Adam na Iv Biri na Paradaịs?

Akwụkwọ mbụ nke Baịbụl kọwara ya.

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Iju Mmiri Ahụ?

Ihe a bụ akụkọ a bụ akụkọ mere eme.

Ònye Bụ Jizọs?

Gịnị mere anyị ji kwesị ịmata onye Jizọs bụ?

Olee Uru Ọnwụ Jizọs Baara Gị?

Ọ ga-abara anyị uru na-enweghị atụ.

Olee Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs?

Baịbụl kwuru ihe ndị ga na-eme ma oge Alaeze Chineke ga-abịa ruwe.

Olee Ihe Ọma Chineke Ga-emere Ndị Gere Ya Ntị?

Ha bụ ihe ọma ndị ị ga-achọ iji anya gị abụọ hụ.

Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?

Olee ụdị ihe dị i nwere ike ịgwa Chineke n’ekpere?

Olee Otú Ezinụlọ Gị Ga-esi Nwee Obi Ụtọ?

Onye malitere ezinụlọ kwuru ihe kacha mma ga-eme ka ezinụlọ na-enwe obi ụtọ.

Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Obi Na-atọ Chineke Ụtọ?

E nwere ụfọdụ ihe ọ kpọrọ asị, nweekwa ndị nke dị ya mma.

Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Ị Na-erubere Jehova Isi?

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịna-erubere Jehova isi, ị ga-egosi ya ná mkpebi ndị ị na-eme.