Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

A7-D

Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Otú Jizọs Si Jesie Ozi Ike na Galili (Nke 2)

AFỌ

EBE IHE MERE

IHE MERENỤ

MATIU

MAK

LUK

JỌN

31 ma ọ bụ 32

N’ógbè Kapaniọm

Jizọs ji Alaeze Chineke maa atụ

13:1-53

4:1-34

8:4-18

 

Oké Osimiri Galili

Ọ nọ n’ụgbọ mee ka oké ifufe kwụsị

8:18, 23-27

4:35-41

8:22-25

 

Obodo ndị Gadara

Ọ chụbara ndị mmụọ ọjọọ n’ìgwè ézì

8:28-34

5:1-20

8:26-39

 

Ọ ga-abụ na Kapaniọm

Ọ gwọrọ nwaanyị oruru ọbara; ọ kpọlitere ada Jaịrọs

9:18-26

5:21-43

8:40-56

 

Kapaniọm (?)

Ọ gwọrọ ndị ìsì na onye ogbi

9:27-34

     

Nazaret

Ndị obodo ya jụrụ ya ọzọ

13:54-58

6:1-5

   

Galili

Nke atọ ọ gazuru Galili; o zipụrụ ndịozi ya, ha agaa ozi ọma

9:35–11:1

6:6-13

9:1-6

 

Taịbirias

Herọd gbupụrụ Jọn isi; akụkọ gbasara Jizọs juru Herọd anya

14:1-12

6:14-29

9:7-9

 

32, mgbe Ememme Ngabiga ruwere (Jọn 6:4)

Kapaniọm (?); Ebe Ugwu Oké Osimiri Galili

Ndịozi si ozi ọma lọta; Jizọs nyere ụmụ nwoke 5,000 nri

14:13-21

6:30-44

9:10-17

6:1-13

Ebe Ugwu Oké Osimiri Galili; Genesaret

A chọrọ ime Jizọs eze; ọ gara ije n’elu mmiri; gwọọ ọtụtụ ndị

14:22-36

6:45-56

 

6:14-21

Kapaniọm

Ọ sịrị na ya bụ “achịcha na-enye ndụ”; ọtụtụ ndị kwụsịrị iso ya

     

6:22-71

32, mgbe Ememme Ngabiga gachara

Ọ ga-abụ na Kapaniọm

Ọ katọrọ ọdịnala ndị mmadụ

15:1-20

7:1-23

 

7:1

Finishia; Dikapọlis

Ọ gwọrọ nwa otu nwaanyị Finishia; o nyere ụmụ nwoke 4,000 nri

15:21-38

7:24–8:9

   

Magadan

Ọrụ ebube a rụụrụ Jona

15:39–16:4

8:10-12