Gaa n'Isiokwu

Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

Gụọ gbasara ndị mmadụ na akụkọ banyere ihe ndị mere n’oge anyị a gbasara Ndịàmà Jehova.

Historical Overview

“Oge Pụrụ Iche”

Ụlọ Nche kpọrọ oge e ji echeta ọnwụ Jizọs “oge pụrụ iche,” gwakwa ndị na-agụ ya ka ha na-eme ya. Olee otú e si na-eme Ncheta Ọnwụ Jizọs na oge ochie?

“A Ga-arụ Nnukwu Ọrụ Ka E Nwee Ike Ịkụziri Ndị Mmadụ Eziokwu Baịbụl”

Ihe karịrị narị puku Ndịàmà Jehova asaa na iri puku isii na-ezi ozi ọma na Brazil. Olee otú Ndị Mmụta Baịbụl si bido izi ozi ọma na Brazil na mba ndị gbara ya gburugburu?

Ọ Hụrụ na Ọ Bụ Ịhụnanya Mere Kafiteria Ahụ Ji Na-aga Siriri Werere

Ọ bụrụ na ị malitere ịga mgbakọ Ndịàmà Jehova n’ihe dị ka n’afọ 1997 ma ọ bụ mgbe ọ gachara, o nwere ike iju gị anya ịnụ na a na-esibu nri ná mgbakọ.

Otú E Si Kụọ Mkpụrụ Alaeze Mbụ na Pọtugal

Olee nsogbu ndị mbụ kwusara ozi ọma na Pọtugal meriri?

1870 to 1918

Otú E Si Jiri Okwu Ihu Ọha Kwusaa Ozi Ọma n’Ayaland

Gịnị mere Nwanna C. T. Russell ji kwetasie ike na e nwere ubi ‘ihe a kụrụ na ya charala maka owuwe ihe ubi’?

Ihe E Mere Otu Narị Afọ Gara Aga, nke Mere Ka E Nwee Okwukwe

Ihe a bụ otu narị afọ kemgbe e mepụtara fim bụ́ “Photo-Drama of Creation.” Ihe e kwo mepụta ya bụ ka o mee ka ndị mmadụ kweta na Baịbụl bụ Okwu Chineke.

Fim “Eureka Drama” Nyeere Ọtụtụ Ndị Aka Ịmụta Eziokwu Baịbụl

E nwere ike igosi “Eureka Drama” n’ime ime obodo, ọ bụrụgodị na ọkụ eletrik adịghị n’ebe ahụ.

“Ihe M Na-arụpụta Na-eme Ka E Too Jehova”

Ndị Mmụta Baịbụl aghọtachaghị na Ndị Kraịst ekwesịghị iso gaa agha n’Agha Ụwa Mbụ, ma otú ha si na-agba mbọ ime ihe ziri ezi bara ezigbo uru.

Ha Kwụsiri Ike “n’Oge Awa nke Ule”

Gụọ otú Agha Ụwa nke Mbụ a lụrụ n’afọ 1914 si mee ka ndị mmadụ mara na Ndị Mmụta Baịbụl anaghị alụ agha.

1919 to 1930

“Ndị E Nyere Ọrụ Ahụ”

E ji otu ihe mere n’afọ 1919 malite ọrụ mechara ruo n’ụwa niile.

‘Anyị Malitere Ịnụkwu Ọkụ n’Obi, Hụkwuokwa Jehova n’Anya’

Mgbe ha mechara mgbakọ ahụ n’afọ 1922, olee otú Ndị Mmụta Baịbụl si mee ihe a gwara ha bụ́ ka ha “kpọsaa Eze ahụ na Alaeze ya”?

Otú Ìhè Si Malite Inwu na Japan

E nwere ụgbọala ndị pụrụ iche a kpọrọ “Jihu.” E ji ha kwusaa ozi ọma na Japan

E Nwetara “Ihe A Na-agaghị Echefu Echefu” n’Oge Kwesịrị Ekwesị

Chọpụta otú ihe nkiri ọhụrụ a kpọrọ “Creation Drama” si nyere Ndịàmà Jehova nọ na Jamanị aka imeri ọnwụnwa ndị bịaara ha mgbe a na-alụ Agha Ụwa nke Abụọ.

“Jehova Kpọtara Unu Frans Ka Unu Mụta Eziokwu”

Ihe ndị ọchịchị Frans na Poland kwekọrịtara n’afọ 1919 rụpụtara ihe a na-atụghị anya ya.

“Ebu M Ụlọ M Na-agagharị”

Ná ngwụcha afọ 1929, ụkọ ego e nwere n’ụwa niile kpatara oké ihe isi ike. Olee ihe nyeere ndị ọsụ ụzọ aka ịna-eje ozi ha n’oge ahụ ihe siri ike?

1931 to Present

“Unu Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dị́ n’Okpuru Anyanwụ Gbochie Unu”

Ịnụ ọkụ n’obi na ntachi obi ndị jere ozi oge niile na Frans malite n’ihe dị́ ka afọ 1931 kwesịrị ka e ṅomie ya.

‘Ụzọ Ọjọọ ma Ọ Bụ Ụzọ Dị Anya Anaghị Egbochi Ndịàmà Jehova’

N’ihe dị ka afọ 1928 na afọ 1933, ndị ọsụ ụzọ na-anụ ọkụ n’obi kpebisiri ike ịga kwusaa ozi ọma Alaeze Chineke n’ime ime obodo ndị juru n’Ọstrelia.

“Olee Mgbe Anyị Ga-enwe Mgbakọ Ọzọ?”

Gịnị mere mgbakọ a e nwere n’isi obodo Meksiko n’afọ 1932 ji dị mkpa?

Obi Tọrọ Eze Ezigbo Ụtọ

Gụọ otú eze ndị Swaziland si gosi na obi dị ya ụtọ maka eziokwu Baịbụl ọ mụtara.

“Ndị Nkwusa Alaeze Nọ́ na Briten​—⁠Tetanụ n’Ụra!!”

E nweghị ezigbo ọganihu n’ọnụ ọgụgụ ndị nkwusa Alaeze na Briten ruo afọ iri! Gịnị mere egwú ji dagharịa?

Ndịàmà Jehova Nọ na Niu Ziland Hà Bụ Ndị Udo na Ezigbo Ndị Kraịst?

N’agbata 1940 ruo afọ 1949, gịnị mere e ji na-ele Ndịàmà Jehova anya ka ndị nwere ike ịkpatara ọhaneze nsogbu?

Ha Nyere Ihe Ndị Kacha Mma Ha Nwere

Olee otú Ndịàmà Jehova si nyere ụmụnna ha nọ na Jamanị aka ozugbo a lụchara agha ụwa nke abụọ?

Inyere Ndị Mmadụ n’Ụwa Niile Aka Ịmụta Otú E Si Agụ na Otú E Si Ede

Ndị ọrụ gọọmentị ná mba dị iche iche etoola Ndịàmà Jehova maka ọrụ ha na-arụ n’ịkụziri ndị mmadụ ka e si agụ na ka e si ede.