Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọ Gaghị Egbu Oge (Abụ Mgbakọ Ukwu Afọ 2023)

Ọ Gaghị Egbu Oge (Abụ Mgbakọ Ukwu Afọ 2023)

(Habakọk 2:3)

Were Ya:

  1. 1. Ezi Chineke, ụbọchị niile,

    Ọrụ gị niile n’eme k’anyị ṅụrịa.

    Man-sogbu juru n’obodo niile.

    M’i nweren-didi k’oge gị mechaa ruo.

    (UKWE)

    Anyị niile chọrọ k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    Biko, mee k’anyị chere.

    Ụbọchị gị g’abịa n’oge n’adịgh’anya.

    Ih’ọ sọkwara ya mee,

    Ọ gagh’egbuo-ge.

  2. 2. Anyị kpebiri n’anyị g’echere

    Kan-dị gị niile nọ n’ili bilite.

    Ị chọsir’ike ka ha bilite.

    Biko, mee k’anyị chere k’oge gị ruo.

    (UKWE)

    Anyị niile chọrọ k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    Biko, mee k’anyị chere.

    Ụbọchị gị g’abịa n’oge n’adịgh’anya.

    Ih’ọ sọkwara ya mee,

    Ọ gagh’egbuo-ge.

  3. 3. Ị chọsir’ike kan-dị n’achọ gị

    Bịa soro fee gị, nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Anyị soro gị n’achịkọta ha,

    Anyị g’esoro nan-dịe-zinụlọ gị.

    (UKWE)

    Anyị niile chọrọ k’ụwa ghọọ Paradaịs.

    Biko, mee k’anyị chere.

    Ụbọchị gị g’abịa n’oge n’adịgh’anya.

    Ih’ọ sọkwara ya mee,

    Ọ gagh’egbuo-ge.

    Biko, mee k’anyị chere.

(Gụọkwa Kọl. 1:11.)