Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 133

Fee Jehova n’Oge Ị Na-eto Eto

Fee Jehova n’Oge Ị Na-eto Eto

(Ekliziastis 12:1)

  1. 1. Anyị b’ụmụo-koro n’ụmụa-gbọghọ.

    Jehova hụr’anyị niile n’anya.

    Anyị n’agbam-bọ n’ejere y’ozi.

    Ọ ga n’agọzia-nyị ru’ebigh’ebi.

  2. 2. Ndị mụr’anyị hụr’anyị n’anya.

    Anyị n’ege han-tị n’oge niile,

    Omum’anyị g’amasịn-dị ’madụ.

    Anyị na Jehova g’adị nám-ma.

  3. 3. K’anyị jir’ogea cheta Chineke.

    K’anyị jir’eziokwu ya kpọr’ihe,

    N’agbalịs’ike n’ozi Jehova.

    Ọ g’eme k’obi Jehova ṅụrịa.