Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 77

Ìhè Na-enwu n’Ụwa A Gbara Ọchịchịrị

Ìhè Na-enwu n’Ụwa A Gbara Ọchịchịrị

(2 Ndị Kọrịnt 4:6)

  1. 1. Ụwa dum gbar’ọchịchịrị.

    M’anyị n’ahụ ìhè.

    Ọ dị ka mgbe chi n’abọ.

    Ìhè n’emecha dị.

    (UKWE)

    Ọchịchịrị gbara.

    M’Okwu Jehova n’eme

    K’anyị nwe’olileanya.

    Ọ n’enwu k’anyanwụ,

    N’eme k’anyị niile hụ

    Ụw’ọhụrụ.

  2. 2. K’a kpọtee ndị n’ehiụ-ra

    N’ihi n’ogea-gwụla.

    Ozia-nyị n’akasi h’obi,

    N’enye h’olileanya.

    (UKWE)

    Ọchịchịrị gbara.

    M’Okwu Jehova n’eme

    K’anyị nwe’olileanya.

    Ọ n’enwu k’anyanwụ,

    N’eme k’anyị niile hụ

    Ụw’ọhụrụ.