Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 96

Okwu Chineke Bụ Akụ̀

Okwu Chineke Bụ Akụ̀

(Ilu 2:1)

  1. 1. E nwer’akwụkwọ kach’akwụkwọ niile.

    Ọ n’eme k’anyị n’enw’olileanya.

    Okwu niile dị n’ime ya n’akp’ike.

    Ọ n’enyen-dụ, n’emekwa k’a h’ụzọ.

    Ọ bụA-kwụkwọN-sọ si n’aka Chineke.

    O nyeren-dị dere ya ’mụọn-sọ ya.

    Ha hụrụ Jehova Chineke n’anya.

    ’Mụọn-sọ duru ha ma n’enye h’ike.

  2. 2. Okwu Chineke mere k’anyị mata

    N’ọ bụ Chineke ker’ihe niile.

    Adam na Iv zur’okè nám-malite.

    Ma, ha mechara pụọ na Paradaịs.

    E nwere ’mụ’ozi mer’onwe ya Setan.

    Ọ mar’ọchịchị Chineke aka.

    Ọ bụ ya mere kam-mehie malite.

    Ma, Jehova g’emeri Ekwensu.

  3. 3. Jehova mere ka Jizọs bụr’Eze.

    Anyị cheta ya, k’anyị ṅụrị’ọṅụ.

    Anyị n’ezi ’madụ niile oziọ-ma

    N’Al’eze Chineke g’agọzia-nyị.

    Ihen-dịa niile dị n’Okwu Chineke.

    K’anyị gbalịa n’agụ ya kw’ụbọchị.

    Ọ n’eny’udo karịr’echiche ’madụ.

    Okwu Chineke bụa-kụ̀ bar’uru.