ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2020 | Mbọ Ndị Mmadụ Na-agba Ịmata Eziokwu

Baịbụl gwara anyị nke bụ́ eziokwu gbasara ụfọdụ ajụjụ ndị kacha echu ndị mmadụ ụra.

Mbọ Ndị Mmadụ Na-agba Ịmata Eziokwu

N’oge anyị a, ndị mmadụ anaghịzi atụkwasị ibe ha obi, ọtụtụ ihe ndị mmadụ na-ekwu anaghịkwa abụ eziokwu. Ma, e nwere ihe i nwere ike ime ka ị mata nke bú eziokwu gbasara ajụjụ ndị kacha echu ndị mmadụ ụra.

Baịbụl Ga-agwa Gị Eziokwu

Obi kwesịrị isi gị ike na ihe niile Baịbụl kwuru bụ eziokwu.

Eziokwu Banyere Chineke na Kraịst

Olee ihe dị iche na Jehova Chineke na Jizọs Kraịst?

Eziokwu Banyere Alaeze Chineke

Baịbụl mere ka anyị mata onye ga-abụ Eze Alaeze Chineke, ebe Alaeze ahụ dị, ihe ọ ga-eme, ndị ga-achị na ya, nakwa ndị ọ ga-achị.

Eziokwu Banyere Ọdịnihu

Mee ka olileanya i nwere n’ihe Chineke kwuru gbasara otú ụwa ga-adị n’ọdịnihu nakwa ndị ga-ebi na ya sikwuo ike.

Uru Ịmata Eziokwu Ga-abara Gị

Ịmata eziokwu dị na Baịbụl na-aba ọtụtụ uru.