ỤLỌ NCHE Nke 3 n'Afọ 2020 | Ihe Chineke Hụrụ Anyị n’Anya Ga-eji Gọzie Anyị

Chọpụta ihe ha bụ, ihe mere ị ga-eji kwere na ha, na otú ha ga-esi baara gị uru.

Chineke nke Hụrụ Anyị n’Anya Ga-agọzi Gị Ruo Mgbe Ebighị Ebi

Ị̀ na-achọ ibi n’ụwa a na-agaghị enwe agha, mpụ, na ọrịa na ya? Nkwa a abụghị nkwa elu ọnụ. Ọ bụ ihe Chineke kwuru na ya ga-eme.

Onye Kere Anyị Hụrụ Anyị n’Anya

Onye kere anyị hụrụ anyị n’anya nke ukwuu, ihe gbasara anyị na-emetụkwa ya n’obi. Ọ na-elekọta anyị nke ọma otú ahụ ezigbo nna si eme. Olee otú o si eme ya?

Otú Chineke Si Mee Ka Anyị Mata Ọmarịcha Nkwa Ndị O Kwere Anyị

Olee otú Chineke si jiri ndị amụma deere anyị okwu ya?

À Gbanweela Ihe Ndị E Dere n’Okwu Chineke?

Legodị ihe ndị ọkà mmụta chọpụtara banyere Baịbụl anyị nwere taa.

Ihe Ndị Anyị Ga-amụta n’Aka Ndị Amụma Gbasara Chineke

Ndị amụma atọ ji obi ha niile jeere Chineke ozi na-enyere anyị aka ịmụta banyere Chineke na ihe ndị anyị ga-eme ka ọ gọzie anyị.

Na-ekpe Ekpere Ka Chineke Gọzie Gị

Olee otú anyị ga-esi ekpe ekpere ka Chineke nwee ike ịnụ ekpere anyị, ya agọziekwa anyị?

Ngọzi Ndị Na-erubere Chineke Isi Ga-enweta

Mata ụzọ abụọ irubere Chineke isi nwere ike isi mee ka ọ gọzie anyị.

Otú Anyị Ga-esi Gosi na Anyị Hụrụ Mmadụ Ibe Anyị n’Anya

Ọ naghị adị mfe mgbe niile ịhụ ndị ọzọ n’anya. Ma anyị ga-emeli ya.

Ihe Chineke Ga-emere Ndị Na-enyere Ndị Nọ ná Mkpa Aka

Olee otú mbọ anyị na-agba iji nyere ndị nọ ná mkpa aka ga-esi eme ka ihe anyị dị Chineke mma, ya agọziekwa anyị?

Onye Kere Anyị Ga-agọzi Gị Ruo Mgbe Ebighị Ebi

Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-emezu nkwa ahụ o kwere Ebreham?

Ò Nwetụla Mgbe I Chere Ihe Bụ́ Azịza Ajụjụ Ndị A?

Mata azịza ajụjụ ndị a na-ajụ gbasara nsogbu ndị na-echu anyị ụra nakwa gbasara Chineke.