Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ile Ndị Gba Ọtọ Ọ̀ Bụ Mmehie n’Anya Chineke?

Ile Ndị Gba Ọtọ Ọ̀ Bụ Mmehie n’Anya Chineke?

Ọtụtụ ndị, ma ụfọdụ ndị na-aga chọọchị, echeghị na ile ndị gba ọtọ bụ mmehie n’anya Chineke. Ihe a ha chere ọ̀ bụ eziokwu?