Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Guinea-Bissau

  • Ebe a bụ Kupul dị́ na Guinea-Bissau. Onye a ji asụsụ Portuguese Creole ezi onye ọrụ ugbo a ozi ọma

Fast Facts—Guinea-Bissau

  • 2,112,000—Ndị bi n'obodo a
  • 205—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 4—Ọgbakọ dị iche iche
  • 11,000—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma