Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Tonga

  • Ebe a bụ Vava’u Island dị na Tonga. Ndịàmà Jehova na-agụrụ nwoke a amaokwu Baịbụl ga-agba ya ume

Fast Facts—Tonga

  • 109,000—Ndị bi n'obodo a
  • 212—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 3—Ọgbakọ dị iche iche
  • 542—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Anyị Chọtara “Nkume Pel Dị Nnọọ Oké Ọnụ Ahịa”

Gụọ akụkọ ndụ Nwanna Winston Payne na Pamela nwunye ya si Ọstrelia ka ị hụ otú Jehova si gọzie ha n’ozi ha na-ejere ya.