Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Zimbabwe

  • Ebe a bụ Matobo District dị na Zimbabwe. Ndịàmà Jehova a na-ezi ozi ọma ụlọ n’ụlọ

Fast Facts—Zimbabwe

  • 15,179,000—Ndị bi n'obodo a
  • 48,748—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 961—Ọgbakọ dị iche iche
  • 324—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

M Kwere Ka Jehova Na-ezi M Ụzọ

Akụkọ Ndụ: Keith Eaton

IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME

Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka

N’afọ ije ozi 2020, ọrịa koronavaịrọs na ọdachi ndị na-emere onwe ha kpara ọtụtụ nde ụmụnna anyị aka ọjọọ. Olee otú anyị si nyere ha aka?