Gaa n'Isiokwu

Ịrụ Ụlọ Nzukọ Alaeze n’Ime Ime Obodo

Ịrụ Ụlọ Nzukọ Alaeze n’Ime Ime Obodo

E nwere ndị wepụtara onwe ha gaa rụọ Ụlọ Nzukọ Alaeze abụọ nke Ndịàmà Jehova. Ụlọ Nzukọ Alaeze nke mbụ dị n’obere obodo mba Frans na-achị nke dị́ nso na Niufaụndland dị́ na Kanada, nke abụọ adịrị n’ebe a na-akpọ Hapi Vali-Guz Bee nke dị́ na Labradọ.