Gaa n'Isiokwu

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Ịmaliteghachi Ilegharị Anya na Betel: N'ọtụtụ mba, a ga-amaliteghachi ịga legharịwa anya na Betel malite na Jun 1, 2023. Iji matakwuo ihe ndị ọzọ banyere ya, biko kpọturu alaka ụlọ ọrụ ị chọrọ ịga legharịa anya na ya. Biko, agakwala ilegharị anya na Betel ma ọ bụrụ na i bu ọrịa koronavaịrọs, nwee azụzụ, oyi ọmụma ma ọ bụ ya abụrụ na gị na onye bu ọrịa koronavaịrọs nọrọ ná nso nso a.

Kuba

Ave. 15 #4608 e/ 46 y 48

PLAYA, LA HABANA

CUBA

+53 7 204 7598

+53 7 204 1026

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

9:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 2:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

Ha na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Kuba. Ha na-ahazikwa ọrụ ikwusa ozi ọma ??? Ndịàmà Jehova nọ na Kuba na-arụ.