Lọghachikwute Jehova

Jehova na-achọ atụrụ ya furu efu, ọ na-akpọkwa gị ka ị lọghachikwute ya.

Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi

Òtù Na-achị Isi ji akwụkwọ ozi a na-arịọ ndị ohu Chineke hapụrụ ọgbakọ ka ha lọghachi.

NKEBI NKE 1

‘M Ga-achọ Atụrụ M Furu Efu’

Jehova ò weere ya na atụrụ ya kpafuru akpafu efuola kpamkpam?

NKEBI NKE 2

Nchegbu—Nsogbu “Na-akpagide Anyị n’Ụzọ Niile”

Ọ bụrụ na iwe na-ewe gị n’ihi na ị naghịzi emeli ihe ndị ị na-emebu n’ozi Jehova, o nwere otu ihe e kwuru ebe a ga-enyere gị aka.

NKEBI NKE 3

Mgbe Iwe Na-ewe Anyị n’Ihi na Anyị ‘Nwere Ihe Mere Anyị Ga-eji Mee Mkpesa’

O nwere ihe atọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ma ọ bụrụ na nwanna gị mere gị ihe na-ewe gị iwe.

NKEBI NKE 4

Obi Amamikpe “Sachapụ M Mmehie M”

Gịnị ka ị ga-eme ka obi gị kwụsị ịna-ama gị ikpe?

NKEBI NKE 5

Lọghachikwute ‘Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Nlekọta nke Mkpụrụ Obi Gị’

M chọọ ịlọghachikwute Jehova, olee ihe mbụ m ga-eme? Ụmụnna hà ga-anabatakwa m?

Okwu Mmechi

Ò nwere mgbe ị na-akọrọ ndị ọzọ ihe ụfọdụ mere gị ezigbo obi ụtọ mgbe ị ka na-aga ọmụmụ ihe ndị Jehova?