Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu ‘Na-ezisa Ozi Ọma’ nke Afọ 2024

Fraịdee

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ na Luk 2:10​—“Ozi ọma banyere ihe ga-eme ka mmadụ niile ṅụrịa ezigbo ọṅụ.”

Satọdee

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ na Abụ Ọma 96:2​—“Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ.”

Sọnde

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ na Matiu 24:14​—“. . . mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa.”

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ihe ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

GBASARA ANYỊ

Bịa Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2024​—‘Na-ezisa Ozi Ọma’

Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a nke ga-ewe ụbọchị atọ.

MGBAKỌ UKWU

Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu ‘Na-ezisa Ozi Ọma’ nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2024

Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke anyị ga-enwe n’afọ a. Ọ ga-ewe ụbọchị atọ.

MGBAKỌ UKWU

Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Baịbụl Bụ́ Ezigbo Ìhè nke Ụwa

Lee ihe ụfọdụ si n’ihe nkiri bụ́ Ozi Ọma Jizọs Kwusara Nke 1. A ga-egosi vidio a ná mgbakọ ukwu nke afọ 2024.