Gaa n'Isiokwu

Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu ‘Na-ezisa Ozi Ọma’ nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2024

Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu ‘Na-ezisa Ozi Ọma’ nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2024

Akụkọ ọjọọ nwere ike ime ka obi daa anyị mbà. Akụkọ ọma nwere ike ime ka anyị nwee olileanya na ọdịnihu ga-aka mma.