TETA! Nọvemba 2014 | Gịnị Ka Ihe Ịgara Mmadụ Nke Ọma Pụtara?

Gịnị na-eme ka ihe gaziere mmadụ? Ọ̀ bụ mmadụ ime ihe dị ya n’obi ka ọ̀ bụ ime ihe ọzọ?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Ka Ihe Ịgara Mmadụ Nke Ọma Pụtara?

E nwere ihe dị njọ karịa ihe agaraghị mmadụ nke ọma.

ISIOKWU TETA! A

Olee Otú I Si Amata Onye Ihe Na-agara Nke Ọma?

Jiri mmadụ anọ e kwuru banyere ha mata ụdị ndị ị na-ele anya ka ndị ihe na-agara nke ọma.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ị Ga-eme Ka Ihe Na-agara Gị Nke Ọma

Ihe ise ga-enyere gị aka ka ihe na-agara gị nke ọma.

Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa

Gụọ banyere nsogbu ụgwọ isi na-akpata, ego ndị na-ejide ụgbọ mmiri na-akpata, na otú nnụnụ si efega Afrịka.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ekpere

Ànyị kwesịrị ikpegara ndị mmụọ ozi ma ọ bụ ndị sent ekpere?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Kwụsị Ịna-ebu Iwe n’Obi

Ịgbaghara di gị ma ọ bụ nwunye gị ọ̀ pụtara na ị ga-eme ka à ga-asị na e nweghị ihe o mere?

IHE BAỊBỤL KWURU

Ihe Oyiyi

Ndị Kraịst oge ochie hà ji ihe oyiyi fee ofufe?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Otú Ị Ga-esi Na-ezere Ọnwụnwa

Onye ọ bụla kwesịrị ịna-ezere ọnwụnwa. Gụọ ihe isii ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ezere ọnwụnwa.

È KERE YA EKE?

Otú Igurube Si Amata Na Ihe Nọ Ya Nso

Gịnị mere na igurube anaghị akụ ibe ha ma ha gawa n’ìgwè?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere M Ga-eji Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma?

E nwere ụzọ abụọ imere ndị ọzọ ihe ọma ga-esi baara gị uru. Olee ụzọ abụọ ọ bụ?

Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego

Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.