TETA! Nke 1 n'Afọ 2019 | È Nwere Mgbe Obi Ga-eru Anyi Niile Ala n’Ụwa A?

Gụọ akwụkwọ a ka ị hụ ihe ụfọdụ na-enye ndị mmadụ nsogbu n’ụwa taa na ihe e nwere ike ime iji mee ka obi ruo ndị mmadụ ala.

Ihe Ndị Na-eme Ka Obi Ghara Iru Anyị Ala

E nwere ọtụtụ ihe na-eme ka obi ghara iru anyị ala n’ụwa taa. Ò nwere ihe a ga-eme iji gwọọ nsogbu a?

Ịchọpụta Otú Mmiri Si Baa n’Opi Ụgbọgụrụ

Ọ bụ ezughi okè kpataara ụmụ mmadụ ọtụtụ nsọgbu ha nọ na ya. Olee ihe ga-enyere anyị aka ịgwọ nsogbu ndị a?

Ịkụziri Ndị Mmadụ Ịkpa Àgwà Ọma

Ọ bụrụ na mmadụ niile ana-akpa àgwà ọma, udo ga-adị, obi eruokwa onye ọ bụla ala.

Akụkọ Ndụ Ricardo na Andres

Ricardo na Andres nweburu mgbe ha na-eme ndị mmadụ ụra aga n’anya, ma ugbu a ha na ndị ọzọ n’ebi n’udo. Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú Baịbụl si agbanwe ndụ ndị mmadụ.

“Udo Ga-adị Ebe Niile” n’Alaeze Chineke

Alaeze Chineke ga-eme ka udo dịrị ebe niile n’ụwa, meekwa ka ndị mmadụ na-emekọ ihe ọnụ.

Ị̀ Jụtụla Onwe Gị Ajụjụ Ndị A?

Olee ebe ị ga-esi nweta azịza maka ajụjụ ndị si na Baịbụl?