ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jun 2022

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Ọgọst 8 ruo Septemba 4, 2022.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 24

Jehova Bụ Onye Kacha Agbaghara Mmehie

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 25

Jehova Na-agọzi Ndị Na-agbaghara

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 27

“Nwee Olileanya n’Ebe Jehova Nọ”

Ị̀ Maara?

Ọ bụrụ na a kpọgburu mmadụ n’osisi otú ahụ e mere Jizọs, ndị Rom hà na-ekwe ka e lie ya nke ọma?

Ị̀ Maara?

Olee otú ndị mgbe ochie si agụ afọ na ọnwa?