Gaa n'Isiokwu

Àgwà Ọjọọ na Ihe Iri Mmadụ Ahụ́

Àgwà Mmadụ

Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́

Gbalịa ka ị na-akpa àgwà ndị ga-abara gị uru, ọ bụghị ndị ga-aghọ gị ahịa.

Ụtaba, Ọgwụ Ọjọọ na Mmanya Na-aba n'Anya

Baịbụl Ò nwere Ike Inyere Gị Aka Ịkwụsị Ịṅụ Ọgwụ Ọjọọ?

Ụzọ ihe anọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịkwụsị ịṅụ ọgwụ ọjọọ.

Mmadụ Ịṅụ Sịga Ọ̀ Dị Chineke Mma?

Ebe ọ bụ na Baịbụl akpọghị sịga aha, olee otú anyị ga-esi amata ma ọ̀ dị Chineke mma?

Ịṅụ Sịga Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ebe ọ bụ na a kpọtụghị ịṅụ sịga aha na Baịbụl, olee otú e nwere ike isi zaa ajụjụ a?

Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike

Dmitry Korshunov bụbu onye aṅụrụma. Ma, o bidoro gụwa Baịbụl kwa ụbọchị. Lee vidio a ka ị mata ihe mere o ji gbanwee ndụ ya kpamkpam.

Ngwá Eletrọniks

Ekwela Ka E Jiri Akụkọ Ụgha Duhie Gị

Akụkọ na-eduhie mmadụ, akụkọ na-emeghị eme, na akụkọ e ji emenye ndị mmadụ ụjọ juru ebe niile. Ha nwere ike ịkpatara gị nsogbu.

Gị na Ekwentị Gị Ònye Nwe Ibe Ya?

N’agbanyeghị na anyị bi n’ụwa nkà na ụzụ, i kwesịghị ikwe ka ekwentị na-achị gị. Olee otú ị ga-esi ama ma ò riela gị ahụ́? Oleekwa ihe ị ga-eme maka ya?

Ịgba Chaa Chaa

Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ịgba Chaa Chaa

Ịgba chaa chaa ọ̀ bụ ihe ọjọọ?

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe banyere ịgba chaa chaa. N’ihi ya, olee otú anyị ga-esi mata otú Chineke si ele ya anya?

Ile Ndị Gba Ọtọ

Mmadụ Ikiri Ndị Gba Ọtọ Ò Nwere Ihe O Mere?

Gịnị bụ nsogbu ikiri ndị gba ọtọ na-akpatara ndị na-ekiri ya na ndị ezinụlọ ha?

Baịbụl Ò Kwuru na Ile Ndị Gba Ọtọ Adịghị Mma?

Ọ bụrụ na ị chọrọ ime ihe dị Chineke mma, gụọ gbasara otú o si were ile ndị gba ọtọ.

Ile Ndị Gba Ọtọ Ò riela Gị Ahụ́?

Baịbụl ga-enyere gị aka ịghọta otú Chineke si were ile ndị gba ọtọ.

Baịbụl Ò Kwuru na Ile Ndị Gba Ọtọ Dị Njọ? Ịnọ n’Ịntanet Na-ekwu Gbasara Mmekọahụ Ọ̀ Dị Njọ?

Ọtụtụ ndị na-ejizi ihe ndị na-egosi ndị na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ atụrụ ndụ. Mana, ò mere ka ọ dị mma?