Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme

E ji onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ. Hụ otú e si e ji onyinye ndị ahụ enyere ndị mmadụ aka n’ụwa niile.

IWEPỤTA IHE NDỊ ANYỊ JI AMỤ IHE

Ibipụta Akwụkwọ Kacha Mkpa n’Ụwa

Ọrụ dị n’ịsụgharị na ibipụta Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ abụghị obere ọrụ.

Ọ́bá Akwụkwọ Dị n’Ọbụ Aka Gị

E kwuru na ‘enweghị ihe dị ka JW Library.’ Gụọ banyere ihe ndị a na-eme iji hụ na ọ na-arụ ọrụ, ma na-akakwu mma.

Chanel Satelaịt E Si Enweta Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova Na-erute Ebe Ịntanet Na-anaghị Eru

Olee otú ụmụnna anyị ndị bi n’Afrịka si ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ma ọ bụrụ na Ịntanet adịghị?

Obere Igbe E Ji Enweta Akwụkwọ na Vidio Ndị E Ji Akụzi Baịbụl

Ọtụtụ Ndịàmà Jehova na-enweghị Ịntanet nweziri ike ịdanlodu akwụkwọ anyị na vidio anyị.

ỊRỤ NA ILEKỌTA ỤLỌ NDỊ NZUKỌ JEHOVA NA-ARỤ

Ọfis Ndị Nsụgharị Na-abara Ọtụtụ Nde Mmadụ Uru

Chọpụta otú ịnọ n’ọfis ndị nsụgharị arụ ọrụ si enye aka eme ka ihe ha na-asụgharị kakwuo mma.

NLEKỌTA

A Na-eji Ihe Mafọrọnụ Mejuo Ihe Kọrọ Ndị Ọzọ

Olee otú e si enweta ego e ji arụ ihe ndị a na-arụ ná mba ndị na-abaghị ọgaranya?

IKWUSA OZI ỌMA NA ỊKỤZI BAỊBỤL

A Na-eziga Ndị Ozi Ala Ọzọ “n’Ebe Kacha Anya n’Ụwa”

Ihe karịrị ndị ozi ala ọzọ dị puku atọ (3,000) na-ezi ozi ọma n’ụwa niile. Olee otú e si elekọta ha?

Ụlọ Akwụkwọ Gilied Na-azụ Ndị Si Ebe Dị Iche Iche n’Ụwa

E nwere ụlọ akwụkwọ dị mkpa e nwere na Niu Yọk. Ma, ụmụ akwụkwọ ndị na-aga ya na-esi n’ebe dị iche iche n’ụwa. Olee otú ha na-esi aga ụlọ akwụkwọ a?

Imepụta Vidio Ndị Dị n’Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile” nke Afọ 2020

Olee ọrụ dị n’imepụta vidio ndị anyị na-ele ná mgbakọ ukwu anyị?

Ịsụgharị Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile” nke Afọ 2020

Olee otú e si nwee ike ịsụgharị okwu, ihe nkiri na abụ mgbakọ ukwu anyị ngwa ngwa n’asụsụ karịrị narị ise?

Isi na Zoom Enwe Ọmụmụ Ihe Otú Ga-eme Ka Onye Ọ Bụla Na-ahụ Ibe Ya

Olee otú nzukọ Jehova si nyere ọtụtụ ọgbakọ aka ka ha nwee ike inweta Zoom ha ji na-amụ ihe nke a na-anaghị emefu nnukwu ego na ya ma na-egbochikwa ndị ọjọọ ịbata na ya?

ỊGBATARA NDỊ ỌDACHI DAKWASỊRỊ ỌSỌ ENYEMAKA

Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka

N’afọ ije ozi 2020, ọrịa koronavaịrọs na ọdachi ndị na-emere onwe ha kpara ọtụtụ nde ụmụnna anyị aka ọjọọ. Olee otú anyị si nyere ha aka?

Ibipụta Akwụkwọ Kacha Mkpa n’Ụwa

Ọrụ dị n’ịsụgharị na ibipụta Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ abụghị obere ọrụ.

Ụlọ Akwụkwọ Gilied Na-azụ Ndị Si Ebe Dị Iche Iche n’Ụwa

E nwere ụlọ akwụkwọ dị mkpa e nwere na Niu Yọk. Ma, ụmụ akwụkwọ ndị na-aga ya na-esi n’ebe dị iche iche n’ụwa. Olee otú ha na-esi aga ụlọ akwụkwọ a?

A Na-eji Ihe Mafọrọnụ Mejuo Ihe Kọrọ Ndị Ọzọ

Olee otú e si enweta ego e ji arụ ihe ndị a na-arụ ná mba ndị na-abaghị ọgaranya?

Obere Igbe E Ji Enweta Akwụkwọ na Vidio Ndị E Ji Akụzi Baịbụl

Ọtụtụ Ndịàmà Jehova na-enweghị Ịntanet nweziri ike ịdanlodu akwụkwọ anyị na vidio anyị.

Imepụta Vidio Ndị Dị n’Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile” nke Afọ 2020

Olee ọrụ dị n’imepụta vidio ndị anyị na-ele ná mgbakọ ukwu anyị?

Ịsụgharị Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile” nke Afọ 2020

Olee otú e si nwee ike ịsụgharị okwu, ihe nkiri na abụ mgbakọ ukwu anyị ngwa ngwa n’asụsụ karịrị narị ise?

Isi na Zoom Enwe Ọmụmụ Ihe Otú Ga-eme Ka Onye Ọ Bụla Na-ahụ Ibe Ya

Olee otú nzukọ Jehova si nyere ọtụtụ ọgbakọ aka ka ha nwee ike inweta Zoom ha ji na-amụ ihe nke a na-anaghị emefu nnukwu ego na ya ma na-egbochikwa ndị ọjọọ ịbata na ya?

Ọ́bá Akwụkwọ Dị n’Ọbụ Aka Gị

E kwuru na ‘enweghị ihe dị ka JW Library.’ Gụọ banyere ihe ndị a na-eme iji hụ na ọ na-arụ ọrụ, ma na-akakwu mma.

Chanel Satelaịt E Si Enweta Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova Na-erute Ebe Ịntanet Na-anaghị Eru

Olee otú ụmụnna anyị ndị bi n’Afrịka si ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ma ọ bụrụ na Ịntanet adịghị?

Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka

N’afọ ije ozi 2020, ọrịa koronavaịrọs na ọdachi ndị na-emere onwe ha kpara ọtụtụ nde ụmụnna anyị aka ọjọọ. Olee otú anyị si nyere ha aka?

Sorry, there are no terms that match your selection.