ỤLỌ NCHE Eprel 2015 | Ị̀ Ga-achọ Ịmụ Baịbụl?

N’ụwa niile, Ndịàmà Jehova na-achọ ka ha ndị mmadụ na-amụ Baịbụl. Ihe a ha na-eme na-abakwara ọtụtụ nde mmadụ uru. Gụọ ihe a ka ị mata otú ịmụ Baịbụl ga-esi baara gị uru.

ISIOKWU TETA! A

Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

Ò nwetụla mgbe i chere na ohere agaghị adịrị gị ịmụ Baịbụl, ma ọ bụkwanụ na ike Baịbụl adịghị gị?

Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl

Gụọ ihe a ka ị mata azịza ajụjụ asatọ ndị mmadụ na-ajụkarị banyere otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ajụjụ Atọ Gbanwere Ndụ M

Doris Eldred matara aziza ajụjụ ndị na-echu ya ụra mgbe nwa akwụkwọ ya kụziwaara ya Baịbụl.

Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa A Chọtara n’Ebe A Na-ekpofu Ihe

Iberibe akwụkwọ papaịrọs dị n’ọ́bá akwụkwọ a na-akpọ John Rylands Library bụ nke kacha ochie n’ime akwụkwọ mgbe ochie niile dị ugbu a e dere ihe dị n’Agba Ọhụrụ.

IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA

Olee Ihe Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-echeta Ọnwụ Jizọs?

Ọtụtụ ndị na-agba Krismas iji cheta ọmụmụ Jizọs, na-agbakwa Ista iji cheta mbilite n’ọnwụ ya. Olee ihe mere Ndịàmà Jehova ji na-echeta ọnwụ Jizọs?

Ị̀ Maara?

Gịnị bụ ọrụ onyeisi ndị agha ndị Rom? Olee otú enyo ndị e nwere n’oge Baịbụl si dị iche n’enyo ndị e nwere n’oge a?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Mmadụ niile hà ga-emecha hụ ibe ha n’anya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Ọtụtụ ndị dere Baịbụl kwuru na ọ bụ Chineke gwara ha ihe ha dere. Gịnị mere ha ji kwuo otú ahụ?